Mark 11:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
ndị mmadụ guzo nꞌebe ahụ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji atọpụ inyinya ibu ahụ?”
Igbo 2006
Ufọdu nime ndi guzoro n'ebe ahu we si ha, Ùnu nēme gini, nātọpu nwa-inyinya-ibu ahu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ụfọdụ mmadụ guzo nʼebe ahụ sịrị ha, “Gịnị ka unu na-eme, unu na-atọpụ nwa ịnyịnya a?”