Mark 11:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha gwara ndị ahụ ihe Jisọs gwara ha ka ha kwuo. Ndị ahụ hapụrụ ha ka ha tọrọ inyinya ibu ahụ.
Igbo 2006
Ha we gwa ha okwu dika Jisus kwuru: ha we rapu ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha gwara ha ihe Jisọs kwuru, ha hapụkwara ha ka ha tọrọ ịnyịnya ibu ahụ.