Mark 11:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ kwa, ọtụtụ mmadụ nꞌime igwe mmadụ ahụ tụsara uwe ha nꞌụzọ, ndị ọzọ tụsara alaka osisi ha gbutere nꞌọhia.
Igbo 2006
Ọtutu madu we tusa uwe-ha n'uzọ; ndi ọzọ akwukwọ osisi, nke ha b͕ubitara n'ubi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ mmadụ tụsara uwe ha nʼokporoụzọ, ma ndị ọzọ tụsara alaka osisi ha gbutere nʼọhịa.