Mark 11:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị nọ Jisọs nꞌihu na ndị na-eso ya nꞌazụ, tiri mkpu na-asị, “Ka Chineke gọzie ya! Ngọzi dịrị onye ahụ na-abịa nꞌaha Onyenwe anyị!
Igbo 2006
Ndi naga n'iru, na ndi nēso, nēti nkpu, si, Hosanna; Onye agọziri agọzi ka Onye ahu bu Nke nābia n'aha Onye-nwe-ayi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-aga nʼihu na ndị na-esokwa nʼazụ, tiri mkpu na-asị, “Hozanna!” “Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị!”