Mark 12:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Unu chetara ihe akwụkwọ nsọ kwuru? Ọ sịrị na ‘Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ iji ime ihe ọ bụla, abụrụla nkume dị mkpa nꞌụlọ ahụ ugbu a.
Igbo 2006
Ùnu agughi ọbuná ihe a edeworo n'akwukwọ nsọ; Nkume nke ndi nēwu ulo juru, Nke ahu ka emere isi nkuku ulo:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na unu agụbeghị akwụkwọ nsọ a na-asị, “ ‘Nkume ndị na-ewu ụlọ jụrụ abụrụla nkume isi ntọala ụlọ.