Mark 12:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ Onyenwe anyị rụrụ ọrụ a, nke dị mma nꞌanya anyị.’ ”
Igbo 2006
Ọ bu n'aka Onye-nwe-ayi ka nka sitere, Ọ bu kwa oké ọlu n'anya-ayi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ Onyenwe anyị rụrụ nke a, ọ dịkwa ịtụnanya nʼanya anyị’?”
Recommended Reading