Mark 12:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“O ziri ezi ka anyị tụọ, ka ị sị anyị hapụ ịtụ?” Ma Jisọs ghọtara ajụjụ aghụghọ ha. Ọ sịrị ha, “Gịnị mere unu ji chọọ ịghụ m ọnụ? Wetaranụ m otu mkpụrụ ego ka m lee ya anya.”
Igbo 2006
Àyi gātu, ma-ọbu na ayi agaghi-atu? Ma ebe Ọ matara iru-abua-ha; Ọ si ha, Gini mere unu nānwam? wetaram otù shilling, ka M'hu ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị kwesiri ịkwụ ya ka ọ bụ anyị ekwesighị?” Ma ebe ọ maara ihu abụọ ha, ya mere ọ sịrị ha, “Gịnị mere unu ji anwa m ọnwụnwa? Wetaranụ m otu mkpụrụ ego ka m lee ya anya.”