Mark 12:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha wepụtara otu mkpụrụ ego nye ya. Jisọs lere ego ahụ anya jụọ ha ajụjụ sị, “Ihu onye na aha onye ka e bikwasịrị nꞌego a?” Ha zara sị, “Ọ bụ nke Siza.”
Igbo 2006
Ha we weta ya. Ọ si ha, Ònye nwe onyinyo a na ihe a edekwasiri ya? Ha si Ya, Sisa nwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha wepụtara otu mkpụrụ ego, Ọ sịrị, “Onye nwe onyinyo a? Aha onye ka e bikwasịrị nʼego a?” Ha zara sị, “Ọ bụ nke Siza.”