Mark 12:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Onye ozizi, Mosisi nyere anyị iwu sị na ọ bụrụ na nwoke ọ bụla anwụọ na-amụtaghị nwa nwanne ya nwoke ga-alụ nwụnye nwoke ahụ, mụta ụmụ ndị ga-aza aha nwoke ahụ nwụrụ anwụ.
Igbo 2006
Onye-ozizí, Moses dere akwukwọ nye ayi, si, Ọ buru na nwa-nne-nwoke onye ọ bula anwua, rapu nwunye n'azu, ma ọ rapughi nwa, ka nwa-nne-ya nwoke kuru nwunye-ya, me ka nkpuru toputara nwa-nne-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Onye ozizi, Mosis nyere anyị iwu na ọ bụrụ na nwoke ọbụla anwụọ na-amụtaghị nwa, na nwanne ya nwoke ga-alụrụ nwunye nwoke ahụ, mụta ụmụ nʼaha nwanne ya nwoke ahụ nwụrụ anwụ.