Mark 12:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe oge ịghọ mkpụrụ vaịnị ahụ ruru, onyenwe ubi ahụ zipụrụ otu onye na-ejere ya ozi ka o jekwuru ndị na-elekọta ubi ahụ, nata ha ụfọdụ nꞌime mkpụrụ ubi ahụ.
Igbo 2006
O we zigara ndi-ọlu-ubi ahu otù orù n'oge ighọ nkpuru, ka ọ nata n'aka ndi-ọlu-ubi nkpuru ufọdu n'ubi-vine-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe oge ịghọ mkpụrụ ruru, o zipụrụ otu onye ohu ya ka o jekwuru ndị na-elekọta ubi ahụ, nata ha ụfọdụ nʼime mkpụrụ vaịnị ahụ.