Mark 12:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe ndị a siri otu a mee tutuu ụmụnne asaa ahụ alụọ nwanyị ahụ, ma o nweghị onye nꞌime ha mụtara nwa. Emesịa, nwanyị ahụ nꞌonwe ya nwụkwara.
Igbo 2006
ndikom asa ahu arapughi nkpuru. N'ikpe-azu ha nile nwanyi ahu nwu-kwa-ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịghị onye ọbụla nʼetiti ha asaa mụtara nwa ọbụla, nʼikpeazụ nwanyị ahụ nwụkwara.