Mark 12:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ugbu a, nꞌụbọchị mbilite nꞌọnwụ ònye nꞌime mmadụ asaa ahụ ka nwanyị a ga-alakwuru ka ọ bụrụ di ya?”
Igbo 2006
Na nbilite-n'ọnwu, nwùnye onye n'etiti ha ka ọ gābu? n'ihi na ha asa nwere ya na nwunye.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge mbilite nʼọnwụ, nwunye onye ka ọ ga-abụ, ebe ụmụnne asaa ndị a lụtụchara ya?”