Mark 12:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma banyere ndị nwụrụ anwụ isite nꞌọnwụ bilile, ọ̀ bụ na unu agụtabeghị nꞌakwụkwọ Ọpụpụ ihe Chineke gwara Mosisi mgbe o gosiri Mosisi onwe ya nꞌọkụ ahụ na-enwụ nꞌosisi? Chineke gwara ya sị, ‘Abụ m Chineke Eberaham, Chineke Aizik, na Chineke Jekọb.’
Igbo 2006
Ma n'okwu bayere ndi nwuru anwu, na anēme ka ha si n'ọnwu bilie; ùnu agughi n'akwukwọ Moses, n'ebe edere okwu bayere Osisi ntà, otú Chineke gwara ya, si, Mu onwem bu Chineke nke Abraham, na Chineke nke Aisak, na Chineke nke Jekob?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼokwu banyere ndị nwụrụ anwụ isite nʼọnwụ bilie, ọ bụ na unu agụtabeghị nʼakwụkwọ Mosis ebe e dere maka ọhịa ahụ na-ere ọkụ, na otu Chineke si gwa ya, Abụ m Chineke Ebraham, Chineke nke Aịzik na Chineke nke Jekọb.