Mark 12:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ihe Chineke na-akọwara Mosisi nꞌoge ahụ bụ na ya bụ Chineke ndị dị ndụ, ọ bụghị Chineke ndị nwụrụ anwụ. Nꞌebe a ka unu dahiere nꞌechiche unu!”
Igbo 2006
Ọ bughi Chineke nke ndi nwuru anwu, kama Ọ bu nke ndi di ndu: unu onwe-unu nēhie uzọ nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ kama nke ndị dị ndụ. Nʼebe ahụ ka unu dahiere nke ukwuu.”