Mark 12:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ndị ahụ jidere onyeozi a tie ya ihe. Emesịa, ha zipụrụ ya nꞌaka efu.
Igbo 2006
Ha we jide ya, pia ya ihe, zilaga ya n'aka efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha jidere ya tie ya ihe, zilaga ya nʼaka efu.