Mark 12:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwoke ahụ zara sị, “Ị zara nke ọma mgbe i kwuru na Chineke bụ nanị otu, na e nweghị chi ọzọ di karịa ya.
Igbo 2006
Ode-akwukwọ ahu we si Ya, Onye-ozizi, n'ezie I kwuru nke-ọma na Ọ bu otù; ọ dighi kwa chi ọzọ di ma-ọbughi Ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ode akwụkwọ ahụ sịrị ya, “Onye ozizi, nʼezie, ị zara nke ọma na Chineke bụ otu, na enweghịkwa chi ọzọ dị karịa ya.