Mark 12:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, mgbe Jisọs nọ na-ezi ndị mmadụ ihe, ọ jụrụ ha ajụjụ sị, “Gịnị mere ndị ozizi iwu unu ji na-sị na Onye nzọpụta ahụ na-abịa bụ nwa Devidi?
Igbo 2006
Jisus we za, mb͕e Ọ nēzi ihe n'ulo uku Chineke, si, Ndi-ode-akwukwọ si aṅa kwu na Kraist ahu bu nwa Devid?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs nọ na-ezi ihe nʼụlọnsọ, ọ kwuru sị, “Gịnị mere ndị ozizi iwu ji sị na Kraịst bụ nwa Devid?