Mark 12:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, Jisọs gwara ndị mmadụ ahụ okwu sị, “Kpacharanụ anya unu nꞌebe ndị ozizi iwu nọ. Nꞌihi na ọ na-atọ ha ụtọ iyi uwe buru ibu na-agagharị.
Igbo 2006
N'ozizi-Ya Ọ si kwa, Lezienu anya ndi-ode-akwukwọ, ndi nāchọ ijeghari n'uwe-nwuda, na inara ekele n'ọma-ahia nile unu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka ọ na-ezi ihe, ọ siri, “Lezienụ anya nʼebe ndị ozizi iwu nọ. Ndị iyi uwe mwụda na-ejegharị ebe niile na-amasị, na ịnara ekele pụrụ iche bụ nke a na-ekele ha nʼọma ahịa.