Mark 12:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Emesịakwa, onyenwe ubi ahụ zipụkwara onye ọzọ na-ejere ya ozi. Ma ndị na-elekọta ubi ahụ tikwara ya ihe, tụọ ya nkume, tụwaa ya isi, meekwa ya ihe ihere.
Igbo 2006
Ọzọ kwa o we zigara ha orù ọzọ; ha we tiwa isi onye ahu, me ya ihe-ihere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịkwa, o zigakwara onye ohu ọzọ. Ma ha tiwara ya isi, mee ya ihe ihere.