Mark 12:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ha bụ ndị na-abanye nꞌụlọ ụmụ nwanyị di ha nwụrụ pụnarị ha ihe ha nwere. Ha na-ezo ihe ha bụ, ma na-ekpe ogologo ekpere nꞌọha. Nꞌihi ihe ndị a nile ha na-eme, ahụhụ ha ga-adị ukwuu!”
Igbo 2006
ndi nēripia ulo ndinyom di-ha nwuru, nēkpe kwa ogologo ekpere ka madu we hu ha anya; ndia gēnwe ezi ọmuma-ikpe gabigara ókè kari ndi ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha na-eripịa ihe niile dị nʼụlọ ndị inyom ndị di ha nwụrụ anwụ, nʼekpe ogologo ekpere ka a hụta ha. Ndị dị otu a ka a ga-ata ahụhụ dị ukwuu.”