Mark 12:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Tutuu ruo mgbe onyenwe ubi ahụ nwere nanị otu onye ọzọ fọdụrụ nke ọ ga-eziga, nke bụ ọkpara ya ọ hụrụ nꞌanya. O zigara ya nꞌebe ndị na-elekọta ubi ahụ. Echiche ya bụ na ha ga-asọpụrụ ọkpara ya.
Igbo 2006
O nwere otù onye fọduru, bú ọkpara ọ huru n'anya: o zigara ya ikpe-azu jekuru ha, si, Ha gāsọpuru ọkparam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“O nwere naanị otu onye ọzọ fọdụrụ nke ọ ga-eziga, nke bụ ọkpara ya ọ hụrụ nʼanya. Nʼikpeazụ o zigara ya, buru nʼuche na ha ga-asọpụrụ ọkpara ya.