Mark 12:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma mgbe ndị na-elekọta ubi ahụ hụrụ ọkpara nwoke a ka ọ na-abịa, ha sịrịtara onwe ha, ‘Lee! onye a na-abịa bụ onye ga-eketa ihe nile onyenwe ubi a nwere. Bịanụ ka anyị gbuo ya, ka ubi a bụrụkwa nke anyị.’
Igbo 2006
Ma ndi-ọlu-ubi ahu siritara onwe-ha, Nka bu onye-nketa; bianu, ka ayi b͕ue ya, ihe-nketa-ya gābu kwa nke ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma ndị na-elekọta ubi ahụ sịrịtara onwe ha, ‘Onye a bụ onye nketa ihe niile a. Bịanụ ka anyị gbuo ya, ka ihe nketa a bụrụzia nke anyị.’