Mark 12:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Gịnị ka unu chere onyenwe ubi ahụ ga-eme? Ọ ga-abịa laa ndị ajọ mmadụ ahụ nꞌiyi. Ọ ga-enyefekwa ndị ọzọ ubi ahụ nꞌaka.
Igbo 2006
Gini kwa ka onye-nwe ubi-vine ahu gēme? ọ gābia, la ndi-ọlu-ubi ahu n'iyì, were kwa ubi-vine ahu nye ndi ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Gịnị ka unu chere onyenwe ubi vaịnị ahụ ga-eme? Ọ ga-abịa laa ndị ajọ mmadụ ahụ nʼiyi. Ọ ga-enyefekwa ubi vaịnị ahụ nʼaka ndị ọzọ.