Mark 13:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs sitere nꞌụlọ nsọ ukwu ahụ na-apụ nꞌụbọchị ahụ, otu nꞌime ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya, “Onye ozizi, ị hụkwara otu ụlọ ndị a si maa mma! Lee ụdị nkume ọma e ji wuo ha!”
Igbo 2006
Mb͕e Ọ nāputa n'ulo uku Chineke, otù onye n'etiti ndi nēso uzọ-Ya we si Ya, Onye-ozizí, le aha nkume na aha owuwu-ulo ndia bu!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o sitere nʼụlọnsọ ukwu ahụ na-apụ, otu nʼime ndị na-eso ụzọ ya siri ya, “Onye ozizi, ị hụkwara otu ụlọ a si maa mma. Lee ụdị nkume buru ibu e ji wuo ha.”