Mark 13:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara sị ya, “Unu hụrụ ụlọ ndị a, oge na-abịa mgbe unu na-agaghị ahụ ọ bụladị otu nkume nke e ji wuo ụlọ ndị a nꞌelu ibe ya, nꞌihi na a ga-ala ha nꞌiyi.”
Igbo 2006
Jisus we si Ya, Ì huru oké owuwu-ulo ndia? Agaghi-arapu otù nkume ma-ọli n'ebe a n'elu nkume-ibe-ya, nke anāgaghi-akwatu n'ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ha, “Ị hụrụ ụlọ ukwu ndị a? Oge na-abịa mgbe ọ na-adịghị nkume ga-atụkwasị nʼelu ibe ya, nʼihi na a ga-ala ha niile nʼiyi.”