Mark 13:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ gwụchaala ma Onyenwe anyị mere ka oge ahụhụ ahụ dị mkpirikpi. Ma ọ bụghị ya, ọ dịghị onye ọ bụla ga-afọdụ ndụ nꞌụwa. Ma nꞌihi ndị ya, bụ ndị ọ họpụtara, Chineke emeela ka oge ndị ahụ dị mkpirikpi.
Igbo 2006
Ọ buru kwa na Onye-nwe-ayi emeghi ubọchi ahu ka ha di nkpirikpi, agaghi-azọputa madu ọ bula: ma n'ihi ndi arọputara, ndi Ọ rọputara, O mere ka ubọchi ahu di nkpirikpi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ bụrụ na Onyenwe anyị emeghị ka ụbọchị ndị ahụ dị mkpụmkpụ, ọ dịghị onye a ga-azọpụta. Ma nʼihi ndị ya, ndị ọ họpụtara, o meela ka ụbọchị ndị ahụ dị mkpụmkpụ.