Mark 13:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Nꞌoge ahụ, ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu sị, ‘Lee! onye a bụ Onye nzọpụta ahụ, ma ọ bụ onye ahụ bụ Onye nzọpụta ahụ,’ unu ekwela.
Igbo 2006
Mb͕e ahu ọ buru na onye ọ bula gāsi unu, Le, Kraist nọ n'ebe a; ma-ọbu, Le, n'ebe ahu; unu ekwela:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, ọ bụrụ na onye ọbụla asị unu, ‘Lee, Kraịst nọ nʼebe a,’ maọbụ, ‘Lee, ọ nọ nʼebe ahụ,’ unu ekwela.