Mark 13:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kpacharanụ anya! Adọọla m unu aka na ntị!”
Igbo 2006
Ma unu onwe-unu lezie anya: le, agwawom unu ihe nile mb͕e akēmeghi ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, unu nọrọ na nche; nʼihi na agwala m unu ihe niile mgbe ha na-emebeghị.