Mark 13:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Mgbe ahụhụ nke ụbọchị ahụ gasịrị, ọchịchịrị ga-agba nꞌebe nile, nꞌihi na anwụ agaghị enyekwa ìhè. Otu a kwa ọnwa agaghị enyekwa ìhè ya ọzọ.
Igbo 2006
Ma na mb͕e ahu, mb͕e nkpab͕u ahu gasiri, anyanwu gāb͕a ọchichiri, ọnwa agaghi-enye kwa ihè-ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼụbọchị ndị ahụ, nke na-esote oge mkpagbu ahụ, “ ‘anyanwụ ga-agba ọchịchịrị, ọnwa agaghị enyekwa ìhè ya;