Mark 13:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Kpakpando ga-esi na mbara eluigwe daa. Mbara eluigwe ga-amakwa jijiji.
Igbo 2006
kpakpando nile ganāda kwa site n'elu-igwe, agēme kwa ka ike nile nke di n'elu-igwe me nkpatu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
kpakpando ga-esi na mbara eluigwe na-ada, ike niile dị na mbara eluigwe ga-amakwa jijiji.’