Mark 13:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌụzọ dị otu a, mgbe unu hụrụ ihe ndị a nile m gwara unu ka ha bidoro ime, matanụ na ọggwụgwụ oge ihe nile dị nso, nꞌezie ọ dị nnọọ nso!
Igbo 2006
otú a unu onwe-unu kwa, mb͕e ọ bula unu gāhu ihe ndia ka ha nāputa, maranu na Ọ nọ nso, n'ọnu-uzo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụzọ dị otu a, mgbe unu hụrụ ihe ndị a niile ka ha bidoro ime, matanụ na ọ nọ nso, ọ nọkwa nʼọnụ ụzọ.