Mark 13:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụrụ ala nꞌugwu olivu, na ncherita ihu ụlọ nsọ ukwu dị na Jerusalem, Pita na Jemes, na Jọn na Anduru bịakwutere ya na nzuzo jụọ ya sị,
Igbo 2006
Mb͕e Ọ nānọdu n'elu ugwu Olive na ncherita-iru ulo uku Chineke, Pita na Jemes na Jọn na Andru we jua Ya iche, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ nọdụrụ ala nʼelu Ugwu Oliv, na ncherita ihu ụlọnsọ ukwu, Pita na Jemis, na Jọn na Andru bịakwutere ya na nzuzo jụọ ya sị,