Mark 13:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, ihe m na-agwa unu ugbu a kọsaaranụ ya mmadụ nile nꞌebe nile. Na-elenụ anya maka nlọghachi m.”
Igbo 2006
Ma okwu M'nāgwa unu ka M'nāgwa madu nile, Nēchenu nche.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe m gwara unu ka m na-agwakwa mmadụ niile. ‘Nọrọnụ na nche.’ ”