Mark 13:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs sịrị ha, “Lezienụ anya ka onye ọ bụla hapụ iduhie unu. Nꞌihi na ọtụtụ mmadụ ga-abịa nꞌaha m sị na ha bụ Onye nzọpụta ahụ. Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ mmadụ ndị ga-ege ha nti.
Igbo 2006
Ma Jisus malitere isi ha, Lezienu anya ka onye ọ bula ghara iduhie unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs malitere ịgwa ha sị, “Lezienụ anya ka onye ọbụla ghara iduhie unu.