Mark 13:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu ga-anụ, hụkwa mkpọtụ agha dị iche iche. Ma ka ụjọ hapụ ịtụ unu. Ihe dị otu a aghaghị ime. Ma o gosighị na ọgwụgwụ oge ihe nile eruola.
Igbo 2006
Ma mb͕e ọ bula unu gānu okwu agha di iche iche na akukọ agha di iche iche, unu atula ujọ: ihe ndia aghaghi iputa; ma ọgwugwu ihe nile akērughi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe unu nụrụ maka agha na akụkọ agha dị iche iche, unu atụla egwu. Ihe ndị a aghaghị ime ma oge ọgwụgwụ ihe niile erubeghị.