Mark 14:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Judas Iskarịọt, otu nꞌime ndị na-eso ụzọ ya jekwuuru ndị isi nchụaja ịgba izu otu ọ ga-esi rara Jisọs nye ha nꞌaka.
Igbo 2006
Judas Iskariot, onye nke bu otù nime ndi-ozi iri na abua ahu, we jekuru ndi-isi-nchu-àjà, ka o we rara Ya nye n'aka-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Judas Iskarịọt, otu nʼime ndị ozi iri na abụọ ahụ jekwuuru ndịisi nchụaja ịgba izu otu ọ ga-esi rara ya nye ha nʼaka.