Mark 14:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị isi nchụaja nụrụ okwu o ji bịa ha ṅụrịrị ọṅụ kwe ya nkwa inye ya ego. Site nꞌụbọchị ahụ Judas bidoro ịchọgharị ụzọ ọ ga-esi rara Jisọs nye.
Igbo 2006
Ma mb͕e ha nuru ya ha ṅuria ọṅu, we kwe nkwa inye ya ego. Ọ we nāchọ oghere o gēsi rara Ya nye.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nụrụ nke a, ha ṅụrịrị ọṅụ kwee ya nkwa inye ya ego. Site nʼụbọchị ahụ, o bidoro ịchọgharị ụzọ ọ ga-esi rara ya nye ha.