Mark 14:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs ziri mmadụ abụọ nꞌime ndị na-eso ụzọ ya ozi sị ha, “Gaanụ nꞌime obodo. Mgbe unu na-aga nꞌụzọ unu ga-ezute otu nwoke bu ite mmiri. Soronụ ya gaa ebe ọ bụla ọ na-aga.
Igbo 2006
O we zipu madu abua n'etiti ndi nēso uzọ-Ya, si ha, Jenu n'obodo a, otù nwoke nke bū ite miri gēzute kwa unu: sonu ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O zipụrụ mmadụ abụọ nʼime ndị na-eso ụzọ ya, sị ha, “Gaanụ nʼime obodo, otu nwoke bu ite mmiri ga-ezute unu. Soronụ ya.