Mark 14:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwoke ahụ ga-egosi unu otu ọnụ ụlọ buru ibu nꞌelu ụlọ ahụ, ebe e dozichara ihe nile. Kwadoonụ nri anyị nꞌebe ahụ.”
Igbo 2006
Ya onwe-ya gēgosi kwa unu ime-ulo uku di n'elu ulo akwadebeworo dozi kwa: n'ebe ahu dozienu ihe nye ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-egosi unu otu ọnụụlọ buru ibu nʼelu ụlọ ahụ, ebe e dozichara ihe niile. Kwadoonụ ihe anyị nʼebe ahụ.”