Mark 14:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya abụọ ahụ hapụrụ ebe ahụ baa nꞌime obodo. Ha hụrụ nwoke ahụ dị ka Jisọs gwara ha. Mgbe ha ruru nꞌụlọ ahụ ha bidokwara ịkwado nri anyasị ahụ.
Igbo 2006
Ndi ahu nēso uzọ-Ya we pua ba n'obodo, hu dika Ọ gwara ha-ri: ha we dozie ememe ngabiga.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya pụrụ baa nʼime obodo, ha hụrụ ihe niile dị ka ọ gwara ha. Ma kwadokwa nri ngabiga ahụ.