Mark 14:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha nọ na-eri nri, Jisọs gwara ha sị, “Eziokwu ka m na-agwa unu, otu onye nꞌime unu ga-arara m nye. Ee, otu onye so m ugbu a na-eri nri!”
Igbo 2006
Mb͕e ha nānọdu na nri nēri kwa ihe, Jisus we si, N'ezie asim unu, Otù onye si n'etiti unu puta gāraram nye, bú onye Mu na ya nēri ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nọ na-eri nri, Jisọs gwara ha sị, “Nʼezie agwa m unu, otu onye nʼime unu ga-arara m nye. E, otu onye so m ugbu a na-eri nri!”