Mark 14:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ha gwarịtara onwe ha sị, “Anyị agaghị eme nke a nꞌoge mmemme a, ka ọgba aghara hapụ ịdị.”
Igbo 2006
n'ihi na ha nāsi, Ọ bughi n'ememe a, ka ùzù ndi-Ju we ghara idi ma eleghi anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha kwuru sị, “Ọ gaghị abụ nʼoge mmemme a, ka ọgbaaghara ghara ịdị.”