Mark 14:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zara sị ha, “Ọ bụ otu onye nꞌime unu iri na abụọ. Otu onye mụ na ya na-amanyekọta aka nꞌime otu efere nri a.
Igbo 2006
Ma Ọ siri ha, Ọ bu otù onye nime unu iri na abua, onye nke Mu na ya nēsukọ nri n'afere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Ọ bụ otu onye nʼime mmadụ iri na abụọ a. Onye mụ na ya na-amanyekọta aka nʼime otu efere.