Mark 14:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Leenụ! mụ bụ Nwa nke mmadụ na-aga ịnwụ dị ka ndị amụma si kwuo ya nꞌoge gara aga. Ma lee ụdị ahụhụ na-eche nwoke ahụ e sitere nꞌaka ya rara m nye! Nꞌezie, ọ gaara adịrị ya mma ma a sị na a mụghị ya!”
Igbo 2006
N'ihi na Nwa nke madu nāla, dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ banyere Ya: ma ahuhu gādiri nwoke ahu onye anēsite n'aka-ya rara Nwa nke madu nye Ọ buru na amughi nwoke ahu ọ gādi ya nma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwa nke Mmadụ ga-ala dị ka e dere banyere ya. Ma ahụhụ ga-adịrị nwoke ahụ onye a ga-esite nʼaka ya rara Nwa nke Mmadụ nye. Ọ gaara akara onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya amụ.”