Mark 14:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, o buuru iko mmanya nye Chineke eleke nꞌihi ya, bunyekwa ndị na-eso ụzọ ya. Ha nile sitere nꞌiko ahụ ṅụọ mmanya.
Igbo 2006
O we nara iko, kele kwa, we nye ha: ha nile we ṅua nime ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, o buuru iko, nye ekele bunyekwa ha. Ha niile ṅụrụ site nʼotu iko ahụ.