Mark 14:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara ha sị, “Mmanya a unu ṅụrụ nọchiri anya ọbara a na-awụsị nꞌihi ọtụtụ mmadụ. Ọbara a na-eme ka ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ dị nꞌetiti Chineke na mmadụ guzosie ike.
Igbo 2006
O we si ha, Nka bu ọbaram nke ọb͕ub͕a-ndu, nke anāwusì n'ihi ọtutu madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Nke a bụ ọbara m nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ, nke a na-awụfu nʼihi ọtụtụ mmadụ.