Mark 14:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Eziokwu ka m na-agwa unu na agaghị aṅụkwa mmanya a ọzọ tutuu ruo mgbe m ga-aṅụ mmanya ọzọ karịrị ya mma nꞌalaeze Chineke.”
Igbo 2006
N'ezie asim unu, M'gaghi-aṅu kwa ma-ọli n'ihe si n'osisi vine puta, rue ubọchi ahu mb͕e M'gāṅu ya ọhu n'ala-eze Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, nʼezie, agwa m unu, agaghị m aṅụ mmanya vaịnị ọzọ tutu ruo ụbọchị ahụ, mgbe m ga-aṅụ ya ọhụrụ nʼalaeze Chineke.”