Mark 14:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya sị, “Na mgbe na-adịghị anya ugbu a, unu nile ga-ahapụ m gbalaa, nꞌihi na Chineke sitere nꞌọnụ ndị amụma kwuo sị, ‘Aga m egbu onye ọzụzụ atụrụ, mee ka igwe atụrụ ya gbasasịa.’
Igbo 2006
Jisus we si ha, Agēme ka unu nile ma n'ọnyà: n'ihi na edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, M'gētib͕u Onye-ọzùzù-aturu, agāb͕asa kwa aturu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ha, “Unu niile ga-agbahapụ m, nʼihi na e dere ya otu a sị, “ ‘Aga m etigbu onye ọzụzụ atụrụ, igwe atụrụ ga-agbasasịkwa.’