Mark 14:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Pita gwara ya sị, “A sịkwa na ndị ọzọ a nile ahapụ gị gbalaa, ọ dịghị mgbe m ga-ahapụ gị gbalaa!”
Igbo 2006
Ma Pita siri Ya, Ọ buru na agēme ọbuná madu nile ka ha ma n'ọnyà, ma agaghi-eme mu onwem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita kwuru, “Ọ bụrụ na mmadụ niile agbahapụ gị, agaghị m eme otu a.”