Mark 14:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Pita kwusiri ike sị, “Ọ dịghị! Ọ bụrụkwa na ihe ọnwụ adapụta aga m eso gị nwụọ. Agaghị m agọnarị gị!” Ndị ọzọ bụ ndị na-eso ụzọ Jisọs kwukwara otu okwu ahụ.
Igbo 2006
Ma ọ nēkwusi ike nke-uku, si, Ọ buru na ọ di nkpà ka m'so Gi nwua, m'gaghi-agọnari Gi ma-ọli. Ọ bu kwa otú a ka ha nile kwuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwusịrị ike sị, “Ọ bụrụkwa na ihe ọnwụ adapụta, aga m eso gị nwụọ. Agaghị m agọnarị gị!” Ọ bụkwa otu ihe ahụ ka ha niile kwuru.